Gịnị n’Ezie Ka Bible Na-akụzi?
Bible na-ekwu ihe ga-enyere gị aka ibi ndụ na-eju afọ n’ezie ọbụna ugbu a.
Ndịàmà Jehova
Ndịàmà Jehova—Ole Ndị Ka Ha Bụ? Gịnị Ka Ha Kweere?
Ọ bụ ọchịchọ Ndịàmà Jehova ka ị marakwuo ndị ha bụ nke ọma.
Chineke
Gịnị Ka Chineke Na-achọ n’Aka Anyị?
Okpukpe nile hà na-atọ Chineke ụtọ, ka ọ̀ bụ nanị otu? Olee otú ị pụrụ isi chọpụta ezi ndị Kraịst?
Ebe a bụ ebe ị ga-aga n'Ịntanet mata nke bụ́ eziokwu banyere ihe Ndịàmà Jehova kweere, ihe ha na-akụzi, na ọrụ ha. Watchtower Bible and Tract Society of New York, Inc bụ ụlọ ọrụ iwu kwadoro nke Ndịàmà Jehova ji arụ ọrụ.
Anyị Na-akpọ Gị Òkù
Ị̀ ga-achọ ka a mụọrọ gị Bible ma mee ka I nwekwuo amamihe Bible?
Akwụkwọ M nke Akụkọ Bible
Nke a bụ akwụkwọ na-akọ akụkọ mere eme. E nwetara ha n’akwụkwọ kachasị akwụkwọ niile, bụ́ Bible.
Ị̀ Chọrọ Ịma nke Bụ́ Eziokwu?
Eziokwu banyere gịnị? Banyere ụfọdụ n’ime ajụjụ ndị kasị mkpa ụmụ mmadụ jụtụrụla.
A Ga-ebibi Okpukpe Ụgha n’Oge Na-adịghị Anya!
Gịnị bụ okpukpe ụgha? Olee otú a ga-esi bibie ya? Olee otú nke ahụ ga-esi metụta gị?
